Home Music Ebere Uzoho – Mee Ya Eze (Crown Him King)

Ebere Uzoho – Mee Ya Eze (Crown Him King)

0
Ebere Uzoho Mee Ya Eze Mp3 Download
Ebere Uzoho Mee Ya Eze Mp3 Download

Nigerian gospel music minister and talented songwriter “Ebere Uzoho” dishes out a brand new single tagged Mee Ya Eze and igbo word which means Crown Him King.

DOWNLOAD MP3

Lyrics of Mee Ya Eze (Crown Him King)_Ebere Uzoho
Intro:
I join the twenty and four elders,
And the angels in heaven,
With the saints on earth to say: Holy! Holy!
Holy is the Lord God Almighty.
(Hallelujah) mmmmh.

Solo:
Agam esoro ndi mozi n’igwe,
N’ibe mu ndi bi n’uwa,
mee ya eze ee,
Eze ora.

Ndi okenye iri abuo na ano, no n’elu igwe,
N’akpo isi ala n’enye gi Eze ukwu o, Eze ora,
Ha na asi.

Chorus:
Nso! Nso! Nso ka Jehova di,
Mmmnh Eze ora.
(soro ndi mozi ee)

Agam esoro ndi mozi n’igwe,
N’ibe mu ndi bi n’uwa,
mee ya eze ee,
Eze ora.

Solo:
M ga esi ana kele gi Chim o,
onye ihe ya dim ezi nma aa,
Mmmnh Eze ora,
Yamere anam asi gi Imeela.

Anam asi gi,
Imeela,
Onye n’eneme nma – Imeela,
Nara ekele – Imeela.

Omakamsibiauwa – Imeela,
Chioma n’eche nduma – Imeela,
Ezi Chineke ee, nara ekele,
Imeela.

Nnam nara otuto – Imeela,
Nara ojija oma a a Imeela,
Imeela e e,
Odogwu gburu gburu – Imeela.

Imeela, o Chineke,
Imeela ooo imeela o.


Join our WHATSAPP WHATSAPP CHANNEL or TELEGRAM CHANNEL for instant updates

Leave A Reply

Please enter your comment!
Please enter your name here